Gaa na ọdịnaya

mbọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Mbọ bụ ihe mmadụ ga-agba iji nweta ihe ọ chọrọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mbọ kwesịrị ọgbụgba maka ọdịmma mmadụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Mgbalị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

diligence