mata

O sị Wiktionary

Mata

Nkọwa[dezie]

  1. ima ihe ma ọ bụ imata ihe
  2. ighota ihe

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Ị matana aha ụlọ akwụkwọ ahụ?

Mkpọpụta[dezie]

LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Mata



Olumba[dezie]

Ntụgharị asụsụ[dezie]

Bekee[dezie]

To know