Jump to content

makụọ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

makụọ bu mmadụ na mmadụ ibe ya ibi ọma iji gosi ịhụnanya ma ọ bụ igosi na oteela aka ha hụrụ onwe ha.

Nkejịasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

ọ jere makụọ enyi ya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

embrace