machibido

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ itinye oke na ihe, usoro, omume, maọbụ mmekọrịta mmadụ n'ibe ya.

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Nwoke ahụ machibido ma gbochie enyi ya nwanyi iga na ekwenti ya

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Gbochiri

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

restrict