maachị

O sị Wiktionary

Maachị

Nkọwa[dezie]

Maachị bụ ọnwa nke atọ na afo na kalenda Julian na Gregorian, Ọ bụ nke abụọ n'ime ọnwa asaa ndi nwere ogologo ụbọchị iri atọ na otu.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

A ga-arụcha ulo ụka ọhụrụ ahụ n'ọnwa "maachị".

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

March