Jump to content

mụọ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ịnweta, ma ọ bụ nwaa inweta ihe ọmụma ma ọ bụ ikike ime ihe

Nkejiasusu

[dezie]

Ngwaa

Ọmumatu

[dezie]

Ọ gara mụọ ka esi akwa ákwà

Mkpoputa

[dezie]

mụọ

Olumba

[dezie]

mụta

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

learn