Gaa na ọdịnaya

m̀kpị̀sị́édèmédé

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ǹgwá éjị̀ édé máọ̀bụ́ ese íhé n'akwụkwọ.

Caran d'Ache Farbstifte

nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

E jere m ịzụta m̀kpị̀sị́édèmédé mgbe ị kpọrọ m.

mkpọpụta

[dezie]
mkpisi edemede




olumba

[dezie]

m̀kpị̀shị́édèmédé

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Pencil

Pen