lafuo

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara ịghọ mmadụ aghụghọ ma ọ bụ iduhie mmadụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Ekwela ka ndị enyi ọjọọ lafuo gi

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

nduhie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

deceive