laa azu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- ịbanye ma ọ bụ tụgharịa ihu na ntụziaka na-abụghị nke ahụ ekwuru na mbụ.
- ngbanwe zuru oke nke uzo mmadụ nọ na ma ọ bụ na omume
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ha kagburu ma laa azu na mkpebi anyị
- Ọ tụgharịrị ụgbọ ala laa azu n'ebe anyị si abịa.
Mkpọpụta
[dezie]