kweta

O sị Wiktionary

kweta

Kweta

Nkọwa[dezie]

Nke bụ inabata ka ọ dị irè. "Ụlọ ikpe nwere ike jụ ịnakwere akaebe ndị uwe ojii nwetara n'ụzọ iwu na-akwadoghi

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọ dịghị njọ nke ukwuu ikweta na ị mejọrọ mmadụ ma yọọ mgbaghara. Ọ bu ihe ziri ezi

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

English[dezie]

[[1]]