Gaa na ọdịnaya

kwee n aka

Sitere na Wiktionary

Kwee N'aka

Nkọwa

[dezie]

Ọnọdụ iji aka kelee iji gọsi ọbi ọma, nnabata maọbu nkwekọrita n'ihe ekwụrụ maọbu e mere

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ha kwee n'aka, nke a n'egọsi na ha kwere n'ihe ekwụrụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

handshake