kwa izu ụka
Nkọwa[dezie]
Ihe emere maọbụ mepụta, maọbụ a na ahụ, maọbụ na eme, otu ugboro n’izu ụka.
Nkejiasụsụ[dezie]
Ngwaa
Ọmụmaatụ[dezie]
- A na-eme ọmụmụ Akwụkwọ Nsọ kwa izu ụka na ụlọ ụka anyị.
- Ajụjụ m bụ, ọ ka mma ịkwụ ugwọ ọnwa kwa izu ụka ka ọ bụ kwa ọnwa?