Gaa na ọdịnaya

kpughee

Sitere na Wiktionary
  • Ime ka ihe puta ihe site na ikpughe ya.
  • ikpughe ezi, ọdịdị nke mmadụ ma ọ bụ ihe ọ bụla
  • itinye ọkụ mgbe ị na-arụ ọrụ ka foto nke dị na igwefoto pụta

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  • Ọnọdụ a ekpughewo ndị kpọrọ agbụrụ m asị
  • Kpughee ndị mere arụ a

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

-Q33578 (ibo)-Specialyvonne-kpughee.wav]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

expose