kpebie
Ọdịdị
kpebie
Nkọwa
[dezie]iche echiche banyere ihe i choro ime tulee ya n'uche gị wee kpebie otu isiri chọọ ime ihe ahụ maọbụkwanụ na ịgaghị eme ihe ahụ
Nkejiasụsụ
[dezie]ngwaa
Omụmaatụ
[dezie]- kpebie taa onye unu ga-efe
- ka anyi kpebie ukwe anyi ga ekwe
mkpọpụta
[dezie]