Gaa na ọdịnaya

kpalie

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

iji maa jijiji ma ọ bụ obi ụtọ kpalie mmadụ ime ihe, ikwalite mmụọ mmadụ ime ka ọ mee ihe na mberede n’enweghị echiche ma ọ bụ atụmatụ gara aga

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Eserese ụmụaka agụụ na-agụ na Biafra bụ ihe n'kpalie mere ka ndị ọcha zigara ha nri n’oge a na-alụ agha obodo Naịjirịa
  • Okwu ahụ kpaliri m ime ihe

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Galvanize