Gaa na ọdịnaya

kpakọrita

Sitere na Wiktionary

Kpakọrita

Nkọwa

[dezie]
  • Nke bụ mmadụ inwee mkparịta ụka iji nwee nkwekọrịta.
  • Ịnweta maọbụ ịweta site na mkparịta ụka.
  • Ịchọta ụzọ maọbụ ịgabiga ihe mgbochi maọbụ ụzọ siri ike

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]
  • Ya na ndị na-ere ahịa kpakọritara maka nkwekọrịta ọhụrụ
  • Gọọmentị na-ajụ isoro ndị ọrụ nwee kpakọrịta ụka maka abụbọọrụ ha gbara

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

negotiate