kpọọ

O sị Wiktionary

kpọọ

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara ịdọta uche mmadụ n'ebe ị nọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Zie Adamma ka o jee kpọọ nwanne ya nwoke

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

call