Gaa na ọdịnaya

kepụta

Sitere na Wiktionary

Kepụta

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mkpụrụ okwu ana eji mgbe asiri mmadụ mee ihe ka ọputa ìhè. Ya bụ ka O mee ka ihe na-adịbụghị na mbụ dịwazie.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Omụmatụ

[dezie]

Chineke kepụtara ihe niile.

Mkpọpụta

[dezie]
Kepụta





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

create