kasie obi
Ọdịdị
Kasie obi
NKỌWA
[dezie]Kasie obi bụ okwu ana-agwa onye ihe metụtara,ime ka o nagide ma nwe ntachi obi n'ihe dakwasara ya.
NKEJIASỤSỤ
[dezie]ngwaa
ỌMỤMATỤ
[dezie]1.UJU gwara oriaku kasie obi maka
ọnwụ nne ya.
2.Biko kasie obi maka ọnwụ nne na nna gị lara azụ.
MKPỌPỤTA
[dezie]ka-si-e-o-bi
OLUMBA
[dezie]Kashie óbù