karama
Ọdịdị
Karama
Nkọwa
[dezie]Karama bụ ihe ọbụla na-akụwa akụwa eji atinye mmiri, mmanya, ọpapa nakwa ihe ndị ọzọ. Karama na enwe ọnụ pere mpe na ihe nkwụchi ma nweekwa ụdị dị iche iche.

Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nye mụ ọtụ karama mmanụ
- Karama mụ awaala
Mkpọpụta
[dezie]