Jump to content

kachi siri kee

O sị Wiktionary

kachi siri kee

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu ihe diaru onwe ya kachi siri kee ya n' enwero agwa ru ogwa. Na abughi ihe aka mere.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

mmiri si na okwute gbaputa na ato uto di ka chi siri kee ya.

Mkpọpụta

[dezie]
kachi siri kee




Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

natural