kọwaa

O sị Wiktionary

kowaa

Nkọwa[dezie]

ikwupụta maọbụ ịdepụta otu ihe dị n'ụdị na onye ọbụla nụrụ maọbụ gụrụ ihe edere ga- aghọta ya n'enweghị nsogbu ọbụla.

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Obịị bụ onye buru ibu ma maa mma, ọ dị ogologo, olu ya na-ada ka ogene ma ọ gụọ egwu. Obịị nwekwara ọgụgụ isi nke bụ na Gọọmentị nyer ya ikike ịgụ akwụkwọ n'efu.


Mkpọpụta[dezie]

kọwaa




Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

describe