julaị

O sị Wiktionary

julaị

Nkọwa[dezie]

Julaị bụ ọnwa nke asaa n' afo (n'etiti Jụn na Ọgọọst) na kalenda Julian na Gregorian. Ọnwa Julaị nwere mkpụrụ ubochi iri atọ na otu.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Mama Ada ga-amụ nwa na Julaị.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

July