Gaa na ọdịnaya

jikọọ

Sitere na Wiktionary

jikọọ

nkọwa

[dezie]

nke a bụ ọnọdụ imekọta ihe abụọ maọbụ karịa ọnụ ka ọ bụrụ otu.

nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

ọmụmaatụ

[dezie]

jikọọ akwa abụọ ahụ ka ha bụrụ otu

mkpọputa

[dezie]
jikọọ




olumba

[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

combine