ji

O sị Wiktionary

Ji

Nkọwa[dezie]

Ji bụ ihe oriri nke a na-akọ n'ime ala. Ọ bụrụ na ọ kachasịa, egwpupụta ya. E nwere ike iri ya n'ụzọ dị iche iche. Nke a gụnyere, ịhụ ya n'ọkụ, oyiyi, osisi. Ọ bu ezigbo nri dị mma.

Ji
Ji



Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ada siri ji.

Mkpọpụta[dezie]

Ji



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

patate douce (French)

Süßkartoffel (German)


Bekee[dezie]

yam