Gaa na ọdịnaya

jenụwarị

Sitere na Wiktionary

jenụwarị

Jenụwarị bụ ọnwa mbụ n' afo na kalenda Julian na Gregorian. Ọnwa a nwere mkpụrụ ụbọchị iri atọ na otu. A maara ụbọchị mbụ nke ọnwa a dị ka Ụbọchị eji eme emume afọ ọhụrụ.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

Tochukwu na Amaka mere emume ncheta agbamakwụkwọ ha nke iri abụọ na "jenụwarị".

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Ig-jenụwarị




Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

January