iyu ahu

O sị Wiktionary

Iyu ahu

Nkowa[dezie]

Nke a bu mkpotu si n' afo n' egosiputa oge nsi n' akpa mmadu nwere da uda n' ike

Nkejiasusu[dezie]

Ngwaa

omumaatu[dezie]

Iyu ahu bu ihe n' akpa ndi mmadu ochi kwa mgbe

Mkpoputa[dezie]

Olumba[dezie]

Ime ume n' asusu ezeagu n' enugwu steeti

Ntughari n' asusu ozo[dezie]

Bekee[dezie]

[fart]