Jump to content

iyeri nti

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ihe eji ọla mee a na-eyi na ntị maka iji chọọ mma

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmatu

[dezie]

A zụtaara m iyeri nti ọhụrụ

Mkpopụta

[dezie]
Iyeri ntị





Olumba

[dezie]

Ọla ntị (Ụfọdụ akụkụ Anambra)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Earring