iwu obodo

O sị Wiktionary
Akwụkwọ Iwu obodo nke otu mba

Nkọwa[dezie]

ụkpụrụ dị mkpa ma ọ bụ ụkpụrụ ndị akwadoro nke steeti ma ọ bụ obodo kwenyere na aga eji na achị ha.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ngalaba niile nke ọha mmadụ kwesịrị itinye aka na idepụta iwu obodo

Iwu obodo ahụ ọ gụnyere mmadụ niile?

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

nkpụrụ ọchichi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Constitution