Gaa na ọdịnaya

iwu mkpụrụ ụda

Sitere na Wiktionary

iwu mkpụrụ ụda

Nkọwa

[dezie]

iwu na-achị usoro maọbụ ọrụ mkpụrụ ụda dị iche iche nke dị n'asụsụ ọbụla .

Nkejiasụsụ

[dezie]

nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Otu n'ime ihe nkuzi ọka mmụta nyere anyị n'ule bụ iwu mkpụrụ ụda


Mkpọpụta

[dezie]
iwu mkpụrụ ụda







Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

rules