iwu gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary

Nkowa[dezie]

Ụkpụrụ gburugburu ebe obibi bụ atụmatụ nke metụtara ichebe ihe ndị dị ndụ (mmadụ gụnyere).

Ụkpụrụ gburugburu ebe obibi bụkwa atụmatụ maọbụ nkwekọrịta nke e emebere maka Ị chebe gburugburu ebe obibi.

Atụmatụ maọbụ nkwekọrịta a na agbado karị ụkwụ na ichebekwaba ụfọdụ ihe dị na gburugburu ebe obibi dịka Osimiri, ọhịa,ala, ikuku dgz.

Ị mebe ụkpụrụ , atụmatụ maọbụ nkwekọrịta maka nchedo gburugburu ebe obibi bidoro na oge gboo.

Iwu gburugburu ebe obibi

Nkeji asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ụkpụrụ gburugburu ebe obibi nke Anambra Steeti

Ndi ichie mebere ụkpụrụ gburugburu ebe obibi.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Iwu mpaghara


Ntughari asusu[dezie]

Bekee[dezie]

Environmental law