iwu ọdịmma mmadu
Ọdịdị

NKỌWA
[dezie]Nke a bụ iwu na- akwalite ọdịmma mmadụ na oge agha.
Iwu a na- echekwaba ọnọdụ ndị mmadụ nkịtị n'oge agha.
NKEJIASUSU
[dezie]Aha
OMUMATU
[dezie]Gọọmenti ala anyị mere iwu ikwalite ọdịmma ndị mmadụ.
MKPOPUTA
[dezie]Iwu ọdịmma mmadụ
OLUMBA
[dezie]Ọrụ ebere
Ọrụ obiọma