Gaa na ọdịnaya

iwe

Sitere na Wiktionary

iwe

Nkọwa

[dezie]

Iwe pụtara mgbe obi na adighi mmadu nma, ma ọ bụ mgbe mmadu na erụ ụjụ ma ọbụ mgbe Ihe na eku ume na eru uju

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpoaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ewere mu iwe makana nwanne mu enyeghi mu nri ka mu rie

Mkpọpụta

[dezie]
Audio pronunciation in Igbo language of the word "Iwe"




Olumba

[dezie]

Onuma,osukosu

Ntughari na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Anger