Jump to content

itu ego

O sị Wiktionary

Nkowa[dezie]

itu ego bu inye mmadu na-agba egwu ma O bu onye na-eme ihe omume n'ala Igbo.

Nkejiasusu[dezie]

Ngwaa

Omumatu[dezie]

E turu m ego mgbe m na-agba akwukwo n'ulo uka.

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ibo ego

Ntughari n'asusu ozo[dezie]

Bekee[dezie]

Spray money