Jump to content

ite

O sị Wiktionary

Ite


Nkọwa

[dezie]
ite
  1. Ite bụ otu n'ime |akọrọngwa eji esi ihe maọbụ nri n'ọkụ.
  2. A na-eji kwa Ite echekwa ihe oriri nakwa mmiri tụmadi ite akpụrụ akpụ
  3. A na- eji Ígwè maọbụ ụrọ emepụta Ite.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ejikwala ite ahụ esi ihe.
  2. Ite ahụ na-ehi mmiri.

Mkpọpụta

[dezie]
Ita



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

Pot