isi zuru oke
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Onye nwere ezi uche; ọbughi onye ara, onye isi mgbaka maọbụ onye ọrịa ụbụrụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwaaha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ịsi o zuru nwoke a oke? A'nam ajụ n'ihi ụzọ o si ekwu okwu.
- Onye isi zuru oke agaghị akpa agwa otu a
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntugharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]sane