isi mmalite

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

otu ebe, mmadụ, ma ọ bụ ihe nke ihe sitere na ya ma ọ bụ ebe esi nweta ya

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • ndị mmadụ na-ajụ kedu isi mmalite akụ na ụba ya
  • isi mmalite nke osimiri ahụ sitere na obodo nke ọzọ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

source