isi
Ọdịdị
Isi

Nkọwa
[dezie]- Isi bụ aha eji akọwa otu n'ime akụkụ ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ nke gunyere ụbụrụ,ntutu isi,anya,ọnụ,imi, dgz.
- A na-ejikwa ya akọwa ihe mbido.
- Ọbụkwa isi nke akwụkwọ, nke nwere nọmba ma ọ bụ aha.

Nkeji asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Isi ya buru ibu
- Isi ọwụwa bụ ọria di n'isi
- Isi ebe mbido.
- Isi akwụkwọ ahụ dị ụzọ atọ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Ishi-Enugu(Nsukka)
- isi-Anambra(Nnewi,Onitsha,Akwa)
- Ishi-Imo(Owerri)
- Isi-Abia(Abiriba)
- Isi-Ebonyi(Afikpo)