Gaa na ọdịnaya

iru uju

Sitere na Wiktionary

Iru uju

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ ihe mgbu ma ọ bụ ihe mgbu site n'ọnwụ mmadụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ezi n'ụlọ ahụ nọ n'ezigbo iru uju maka ihe mere otu nwa ha

Olumba

[dezie]

Akwa

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Grief/Sorrow Grief/Sorrow

French

[dezie]

Douleur douleur

German

[dezie]

Trauer Trauer