Jump to content

iri na itoolu

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere nke nwere iri na itoolu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri na asatọ, tupu a gụọ iri abụọ. Ndị Rome na-ede ya dịka XIX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 19.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Ndị na-eso ụzọ Jizọs Kraịst erughị mmadụ iri na itoolu

Mkpoputa

[dezie]
Iri na Itoolu





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Nineteen