iri na isii

O sị Wiktionary

Nkowa[dezie]

Iri na isii bù otu n’ime onuogugu enwere n’ala Igbo. Iri na isii di n’etiti Iri na ise ya na Iri na asaa.


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Enyere ndi nne ochie ha akwa iri na abuo n’emume ahu .

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntughari asusu[dezie]

Bekee[dezie]

sixteen