Gaa na ọdịnaya

iri na ise

Sitere na Wiktionary

Nkowa

[dezie]

Iri na ise bù otu n’ime onuogugu enwere n’ala Igbo. Iri na ise di n’etiti Iri na ano ya na Iri na isii.


Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndi dokinta nyere onwe ha ezumike ubochi iri na ise

Mkpọpụta

[dezie]



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

fifteen