Gaa na ọdịnaya

iri na ano

Sitere na Wiktionary

Iri na ano bù otu n’ime onuogugu enwere n’ala Igbo. Iri na ano di n’etiti Iri na ato ya na Iri na ise.


Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

Mmadu iri na ano biara nzuko ndi nkuzi.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

fourteen