Iri na abuo bù otu n’ime onuogugu enwere n’ala Igbo. Iri na abuo di n’etiti Iri na otu ya na Iri na ato.
Aha
Enyere ndi nna ochie ha okuko iri na abuo n’emume ha.
twelve