iri isii na asaa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ isii, na asaa ọzọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri isii na isii, tupu a gụọ iri isii na asatọ. Ndị Rome na-ede ya dịka LXVII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 67.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa iri isii na asaa a gụọ iri isii na asatọ
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Sixty seven (66) Sixty-seven