Gaa na ọdịnaya

iri isii

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere nke nwere iri ụzọ isii n'ime ya. A ga-agụ ya ma agụchaa iri ise na itoolu, tupu a gụọ iri isii na otu. Ndị Rome na-ede ya dịka LX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 60.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Naijiria gbara afọ iri isii n'afọ 2020

Mkpoputa

[dezie]
Iri Isii





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Sixty