Gaa na ọdịnaya

iri ekpe

Sitere na Wiktionary

Ịri Ekpe

Nkọwa

[dezie]
  1. Ịwere oke ruru gi dika nkegi
  2. Ịketa oke akụnaụba nna gi dika oke nkegi

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ịhe ụzọndụ rịtere na ekpe nna ya bụ otu ụlọ elụ, ụgbọala abụọ nakwa obosara ala abụọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

inherit