Jump to content

iri atọ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Iri atọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere nke a agụcha iri abụọ na itoolu ewee gụọ ya .

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Anyị nwere ụlọ ebe iri atọ

Mkpọpụta

[dezie]
Iri atọ


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]