Jump to content

iri asato na ise

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ asatọ, na ise ọzọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri asatọ na anọ, tupu a gụọ iri asatọ na isii. Ndị Rome na-ede ya dịka LXXXV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 85.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa iri asatọ na ise a gụọ iri asatọ na isii

Mkpoputa

[dezie]
Iri asatọ na ise





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Eighty five (85) Eighty five