Jump to content

iri asatọ na atọ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Iri asatọ na atọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ Igbo. A na-agụ ya ma a gụchaa iri asatọ na abụọ, tupu a gụọ iri asatọ na anọ. A na-ede ya dịka 83.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndị ụka anyị dị iri asatọ na atọ n'ọnụọgụgụ.

Mkpọpụ̀ta

[dezie]


Olumbà

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Eighty-three